Oziọma Mak 7:9 - Bible Nso9 O we si ha, Unu nāju ihe Chineke nyere n'iwu nke-ọma, ka unu we debe ozizí nke enyere n'aka-unu idebe. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Ma ọ gwakwara ha sị, “Unu nwere ụzọ dị mma nʼanya unu nke unu ji wezuga iwu Chineke ma were omenaala unu dochie nʼọnọdụ ya. See the chapter |