Oziọma Mak 5:43 - Bible Nso43 O we gwasie ha ike ka onye ọ bula ghara imara nka: O we si ka enye ya ihe-oriri. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a43 Ma ọ dọsiri ha aka na ntị ike, ka ha ghara ịgwa onye ọbụla ihe mere. Ọ sịrị ha, “Nyenụ ya nri ka o rie.” See the chapter |