Oziọma Mak 5:16 - Bible Nso16 Ndi huru ya we kọrọ ha otú emere onye ahu ndi-mọ ọjọ ji, na okwu ìgwè ezì ahu. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ndị hụrụ ihe mere kọọrọ ihe niile mere nwoke ahụ mmụọ ọjọọ bibu nʼime ya. Ha kọkwaara ihe mere igwe ezi ndị ahụ. See the chapter |