1 Ha we bia rue ofè ọzọ nke oké osimiri ahu, n'ala ndi Gerasa.
1 Ha gafere nʼofe ọzọ nke osimiri ahụ nʼakụkụ obodo Gerazin.
N'ubọchi ahu, mb͕e o ruru anyasi, O we si ha, Ka ayi gabiga n'ofè ọzọ.
Ha we tua oké egwu, sirita onwe-ha, Ònye bu kwa onye a, na ọbuná ifufe na oké osimiri nāṅa Ya nti?