Oziọma Mak 4:11 - Bible Nso11 O we si ha, Ọ bu unu ka enyeworo ihe-omimi ala-eze Chineke: ma anēmere ndi nọ n'èzí ihe nile n'ilu: See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ọ gwara ha sị, “Enyela unu ihe omimi nke alaeze Chineke. Ma ndị nọ nʼezi, a na-agwa ha ihe niile nʼilu, See the chapter |