Oziọma Mak 3:34 - Bible Nso34 Mb͕e O lesiri ha anya buruburu, bú ndi nọ Ya buruburu, Ọ si, Le, nnem na umu-nnem! See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a34 Mgbe ahụ, o lere ndị nọ ya gburugburu anya ma sị, “Ndị a bụ nne m, na ụmụnne m ndị nwoke! See the chapter |