Oziọma Mak 3:1 - Bible Nso1 I bà-kwa-ra ọzọ n'ulo-nzukọ-ha; otù nwoke nọ kwa n'ebe ahu nke aka-ya kpọnwuru akpọnwu. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Nʼoge ọzọ, ọ banyere nʼụlọ ekpere, otu nwoke aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ nọkwa nʼebe ahụ. See the chapter |