Oziọma Mak 2:13 - Bible Nso13 O we pua ọzọ ga n'usọ oké osimiri; ìgwè madu ahu nile we nābiakute Ya, Ọ nēzí kwa ha ihe. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Emesịa, Jisọs pụrụ gaa nʼakụkụ osimiri ahụ. Igwe mmadụ bịakwutere ya. Ọ malitere izi ha ihe. See the chapter |