Oziọma Mak 16:2 - Bible Nso2 N'isi-ututu n'ubọchi mbu nke ízù ubọchi asa, ha we bia rue ílì-Ya mb͕e anyanwu wara. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Nʼisi ụtụtụ ụbọchị mbụ nke izu, mgbe anyanwụ wara, ha biliri gawa nʼili ahụ. See the chapter |