Oziọma Mak 13:4 - Bible Nso4 Gwa ayi, òle mb͕e ihe ndia gābu? gini gābu kwa ihe-iriba-ama mb͕e ọ bula agaje imezu ihe ndia nile? See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 “Gwa anyị, olee mgbe ihe ndị a ga-emezu? Gịnị ga-abụkwa ihe ịrịbama izi na o ruola mgbe ha niile ga-emezu?” See the chapter |