Biblia Todo Logo
Online Bible

- Advertisements -




Oziọma Mak 10:7 - Bible Nso

7 N'ihi nka ka nwoke gēji rapu nna-ya na nne-ya, rapara n'aru nwunye-ya;

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

7 ‘Nʼihi nke a ka nwoke ga-eji hapụ nne ya na nna ya e jikọta ya na nwunye ya.

See the chapter Copy




Oziọma Mak 10:7
3 Cross References  

N'ihi nka ka nwoke gārapu nna-ya na nne-ya, rapara n'aru nwunye-ya: ha ewe ghọ otù anu-aru.


N'ihi nka ka nwoke gārapu nna-ya na nne-ya, rapara n'aru nwunye-ya; ha abua ewe ghọ otù anu-aru.


Follow us:

Advertisements


Advertisements