Oziọma Mak 1:9 - Bible Nso9 O rue na mb͕e ahu, Jisus siri na Nazaret nke Galili bia, Jọn we mee Ya baptism nime Jọdan. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Nʼoge ahụ, Jisọs sitere na Nazaret nke Galili bịa nʼosimiri Jọdan, ebe Jọn mere ya baptizim. See the chapter |