Oziọma Mak 1:4 - Bible Nso4 Jọn putara ìhè, onye nēme baptism n'ọhia, nēkwusa kwa baptism nchèghari inwe nb͕aghara nmehie. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Jọn omee baptizim pụtara na-eme baptizim nʼọzara, ma na-ekwusa baptizim nke nchegharị maka mgbaghara mmehie. See the chapter |