Nehum 3:2 - Bible Nso2 Ge nti olu utali, na olu nke ùzù wheel; na inyinya nāwuli awuli, na ub͕ọ-ala nāmali amali; See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ụda ụtarị, ụda ụkwụ ụgbọ ịnyịnya, ikiri ụkwụ ịnyịnya na-agba ọsọ, na mkpọtụ nke ụgbọ ịnyịnya agha! See the chapter |