Mkpughe 22:10 - Bible Nso10 O we sim, Akala okwu nile nke amuma nke akwukwọ a akàrà; n'ihi na oge ahu di nso. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ma ọ sịrị, “Akachila okwu amụma ndị a dị nʼakwụkwọ akara, nʼihi na oge adịla nso. See the chapter |