Mkpughe 21:24 - Bible Nso24 Mba nile gēwere kwa ìhè-ya jegharia: ndi-eze nke uwa nēwebata kwa ebube-ha nime ya. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 Mba niile ga-eji ìhè ya jegharịa. Ndị eze ụwa niile ga-abịakwa webata ebube ha nʼime ya. See the chapter |