Mkpughe 16:8 - Bible Nso8 Mọ-ozi nke-anọ we wusi ọkwa-ya n'elu anyanwu; ewe nye ya ike iji ọku chab͕u madu. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Mmụọ ozi nke anọ pụrụ wụsa ihe dị nʼefere nke ya nʼelu anyanwụ si otu a mee ka anwụ were okpomọkụ ya chagbuo ndị mmadụ. See the chapter |