Mkpughe 11:4 - Bible Nso4 Ndia bu osisi olive abua ahu na ihe-idọba-oriọna abua ahu, ndi nēguzo n'iru Onye-nwe uwa. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ndị a bụ osisi oliv abụọ ahụ na ihe ịdọba oriọna abụọ ahụ, ndị na-eguzo nʼihu Onye nwe ụwa. See the chapter |