Online Bible

- Advertisements -




Matiu 9:27 - Bible Nso

27 Mb͕e Jisus nēsi n'ebe ahu nāga, ndi-ìsì abua we so Ya, nēti nkpu, si, Mere ayi ebere, Nwa Devid.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

27 Mgbe Jisọs si nʼebe ahụ na-apụ, ụmụ nwoke abụọ ndị kpuru ìsì sooro ya. Ha tikuru ya mkpu na-asị, “Nwa Devid, meere anyị ebere!”

See the chapter Copy




Matiu 9:27

Follow us:

Advertisements


Advertisements