Online Bible

- Advertisements -




Matiu 9:25 - Bible Nso

25 Ma mb͕e achupuru ìgwè madu ahu, Ọ ba nime, jide ya n'aka; nwa-ab͕ọghọ ntà ahu we bilie.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

25 Ma mgbe achụpụsịrị igwe mmadụ ahụ, ọ banyere nʼime ụlọ, jide nwata nwanyị ahụ nʼaka, o bilie ọtọ.

See the chapter Copy




Matiu 9:25

Follow us:

Advertisements


Advertisements