Online Bible

- Advertisements -




Matiu 9:20 - Bible Nso

20 Ma le, otù nwanyi, nke nwere orùrù-ọbara arọ iri na abua, biara n'azu Ya, we metu ọnu-ọnu uwe-Ya aka:

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

20 Ma o nwere otu nwanyị onye ahụ na-esighị ike. Nwanyị a anọọla nʼọrịa a afọ iri na abụọ. Ọ bụkwa ọrịa oruru ọbara nke na-adịghị akwụsị akwụsị ka ọ na-arịa. Nwanyị a sitere nʼazụ bịaruo ya nso, metụ ọnụ uwe ya aka.

See the chapter Copy




Matiu 9:20

Follow us:

Advertisements


Advertisements