Online Bible

- Advertisements -




Matiu 9:16 - Bible Nso

16 Ọ dighi kwa onye ọ bula nēwere iberibe ákwà ọb͕ub͕a ọhu tukwasi n'uwe ochie; n'ihi na nke kwesiri ímechi ya nādọkapu ihe n'aru uwe ahu, ndọka jọkariri njọ aputa.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

16 “Ọ dịghị onye na-eji akwa ọhụrụ kwachie ebe akwa ochie siri dọkaa, nʼihi na akwa ahụ ga-esi nʼebe a kwachiri ya dọwaa; mee ka ọ dị njọ karịa ka ọ dị na mbụ.

See the chapter Copy




Matiu 9:16

Follow us:

Advertisements


Advertisements