Online Bible

- Advertisements -




Matiu 7:5 - Bible Nso

5 Onye-iru-abua, buru uzọ tupu ntuhie ahu n'anya nke gi; mb͕e ahu ka i gēlegide anya itupu irighiri ahihia ahu n'anya nwa-nna-gi.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

5 Onye ihu abụọ! Buru ụzọ wepụ obodobo osisi dị gị nʼanya ka i nwee ike ịhụzi ụzọ tụpụ ntakịrị ahịhịa nke dị nwanna gị nʼanya.

See the chapter Copy




Matiu 7:5

Follow us:

Advertisements


Advertisements