Matiu 5:41 - Bible Nso41 Onye ọ bula nke gējide gi ije otù mile, so ya je mile abua. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a41 Ọ bụrụ na mmadụ esite nʼike chọọ ka i soro ya gaa puku nzọ ụkwụ atọ, soro ya gaa puku nzọ ụkwụ isii. See the chapter |