Matiu 5:3 - Bible Nso3 Ngọzi nādiri ndi bu ob͕eye nime mọ-ha: n'ihi na ala-eze nke elu-igwe bu nke ndi ahu. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 “Ngọzị na-adịrị ndị bụ ogbenye nʼime mmụọ, nʼihi na alaeze eluigwe bụ nke ha. See the chapter |