Online Bible

- Advertisements -




Matiu 5:1 - Bible Nso

1 Ma mb͕e Ọ huru ìgwè madu ahu, Ọ rigoro n'ugwu ahu: mb͕e Ọ nọduru ala, ndi nēso uzọ-Ya we biakute Ya:

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

1 Mgbe Jisọs hụrụ igwe mmadụ ahụ, ọ rigooro nʼelu ugwu. Mgbe ọ nọdụrụ ala, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya,

See the chapter Copy




Matiu 5:1

Follow us:

Advertisements


Advertisements