Online Bible

- Advertisements -




Matiu 4:16 - Bible Nso

16 Ndi ahu nke nānọdu n'ọchichiri Huru oké ìhè, Ndi nānọdu kwa n'ala na onyinyo ọnwu, Ndia ka ìhè walitere.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

16 ndị nọ nʼọchịchịrị ahụla ìhè dị ukwuu. Ndị bi nʼala onyinyo ọnwụ ka ìhè nwukwasịrị.”

See the chapter Copy




Matiu 4:16

Follow us:

Advertisements


Advertisements