Online Bible

- Advertisements -




Matiu 3:7 - Bible Nso

7 Ma mb͕e ọ huru ọtutu madu nime ndi-Farisi na ndi-Sadusi ka ha nābia baptism-ya, ọ siri ha, Unu umu nke aju-ala, ònye gosiri unu ka unu b͕anari iwe gaje ibia?

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

7 Ma mgbe ọhụrụ ọtụtụ ndị Farisii na ndị Sadusii ka ha na-abịa ka e mee ha baptizim, ọ sịrị ha, “Unu ụmụ ajụala, onye dọrọ unu aka na ntị sị unu gbanarị ọnụma nke na-abịa?

See the chapter Copy




Matiu 3:7

Follow us:

Advertisements


Advertisements