Online Bible

- Advertisements -




Matiu 2:6 - Bible Nso

6 Gi Betlehem kwa, ala Juda, I dighi nke-ntà kachasia n'etiti ndi-isi Juda ma-ọli: N'ihi na n'etiti gi ka Onye-isi gāputa, Onye gāzù ndi nkem Israel dika aturu.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

6 “ ‘Ma gị onwe gị, Betlehem, dị nʼala Juda, ị dịghị nta karịchasịa nʼetiti ndị ọchịchị Juda, nʼihi na ọ bụ site na gị ka onye ọchịchị ga-esi pụta, onye ga-achị ndị nke m Izrel.’”

See the chapter Copy




Matiu 2:6

Follow us:

Advertisements


Advertisements