Online Bible

- Advertisements -




Matiu 2:15 - Bible Nso

15 O we nọ n'ebe ahu rue ọnwu Herod: ka okwu Onye-nwe-ayi kwuru site n'ọnu onye-amuma-Ya we mezu, si, Site n'Ijipt ka M'kpọputara Nwam.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

15 Ebe ahụ ka ha nọgidere tutu ruo mgbe Herọd nwụrụ. Nke a mere ka okwu ahụ Onyenwe anyị kwuru site nʼọnụ onye amụma mezuo. “Ọ bụkwa site nʼIjipt ka m kpọpụtara nwa m.”

See the chapter Copy




Matiu 2:15

Follow us:

Advertisements


Advertisements