Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 9:8 - Bible Nso

8 Eron we biarue ebe-ichu-àjà nso, b͕ue nwa-ehi nke àjà-nmehie nke diri ya onwe-ya.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

8 Erọn bịara nso nʼebe ịchụ aja, gbuo nwa ehi ahụ ka ọ bụrụ aja mmehie nke ya.

See the chapter Copy




Levitikọs 9:8

Follow us:

Advertisements


Advertisements