Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 7:38 - Bible Nso

38 nke Jehova nyere Moses n'iwu n'ugwu Sainai, n'ubọchi O nyere umu Israel iwu iwetara Jehova nso onyinye-ha iji biaru nso, n'ọzara Sainai.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

38 Onyenwe anyị nyere Mosis iwu ndị a nʼugwu Saịnaị nʼụbọchị ahụ o nyere ụmụ Izrel iwu sị ha, wetara Onyenwe anyị onyinye nʼọzara Saịnaị.

See the chapter Copy




Levitikọs 7:38

Follow us:

Advertisements


Advertisements