Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 7:30 - Bible Nso

30 aka ya gēweta àjà-ọku nke Jehova; abuba di n'akuku okpukpu-obi ka ọ gēweta, ya na okpukpu-obi, ifé ya ka ọ buru àjà-ofufé n'iru Jehova.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

30 Ha ga-eji aka ha chee onyinye nsure ọkụ ahụ nʼihu Onyenwe anyị. Ha ga-eweta abụba ahụ, ya na obi anụ, fufee obi anụ ahụ nʼihu Onyenwe anyị dịka aja mfufe.

See the chapter Copy




Levitikọs 7:30

Follow us:

Advertisements


Advertisements