Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 7:29 - Bible Nso

29 Gwa umu Israel okwu, si, Onye nēwetara Jehova nso ihe àjà nke àjà-udo-ya gēsi n'ihe àjà nke àjà-udo-ya wetara Jehova onyinye-ya iji biaru nso:

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

29 “Gwa ụmụ Izrel okwu sị ha, ‘Onye ọbụla wetaara Onyenwe anyị onyinye aja udo aghaghị iweta ụfọdụ nʼime onyinye ahụ dịka onyinye pụrụ iche nye Onyenwe anyị.

See the chapter Copy




Levitikọs 7:29

Follow us:

Advertisements


Advertisements