Levitikọs 7:26 - Bible Nso26 Ọ dighi kwa ọbara ọ bula unu gēri n'ebe-ọbibi-unu nile, nke anu-ufe, ma ọbu nke anumanu. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Ọzọkwa, unu erila ọbara nnụnụ maọbụ nke anụmanụ nʼebe ọbụla unu bi. See the chapter |