Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 6:7 - Bible Nso

7 onye-nchu-àjà gēkpuchi-kwa-ra ya nmehie-ya n'iru Jehova, agāb͕aghara kwa ya ya; bayere ihe ọ bula nime ihe nile nke ọ nēme, nke ikpe mara ya nime ya.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

7 Nʼụzọ dị otu a, onye nchụaja ga-ekpuchikwara ya mmehie ya nʼihu Onyenwe anyị, a ga-agbaghakwara ha nʼihi ihe ọbụla ha mere nke ikpe ji maa ha.”

See the chapter Copy




Levitikọs 6:7

Follow us:

Advertisements


Advertisements