Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 6:29 - Bible Nso

29 Nwoke ọ bula n'etiti ndi-nchu-àjà gēri ya: ihe nsọ kachasi ihe nsọ nile ka ọ bu.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

29 Nwoke ọbụla a mụrụ nʼezinaụlọ ndị nchụaja nwere ike iri anụ ahụ, ọ bụ ihe dịkarịsịrị nsọ.

See the chapter Copy




Levitikọs 6:29

Follow us:

Advertisements


Advertisements