Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 4:33 - Bible Nso

33 O gēbikwasi aka-ya n'isi ihe àjà-nmehie ahu, b͕u kwa ya ibu àjà-nmehie n'ebe ha nēb͕u ihe àjà-nsure-ọku.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

33 Ọ ga-eweta ya nʼebe a na-egbu anụ aja nsure ọkụ. Ọ ga-ebikwasị ya aka nʼisi, gbuo ya nʼebe ahụ, ka ọ bụrụ aja mmehie ya.

See the chapter Copy




Levitikọs 4:33

Follow us:

Advertisements


Advertisements