Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 4:3 - Bible Nso

3 ọ buru na onye-nchu-àjà etere manu emehie dika ikpe-ọmuma ndim si di; ọ gēweta kwa nso nwa-oke-ehi zuru okè bayere nmehie-ya, nke o mehieworo, ichuru Jehova, ka ọ buru àjà-nmehie.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 “ ‘Ọ bụrụ na onye nchụaja e tere mmanụ emehie na-amaghị ama, si otu a weta ikpe ọmụma nʼisi ọha mmadụ. Ọ ga-ewetara Onyenwe anyị otu oke ehi na-enweghị ntụpọ dịka aja mmehie, nʼihi mmehie ahụ o mere.

See the chapter Copy




Levitikọs 4:3

Follow us:

Advertisements


Advertisements