Levitikọs 27:34 - Bible Nso34 Ndia bu ihe enyere n'iwu, nke Jehova nyere Moses n'iwu bayere umu Israel n'ugwu Sainai. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a34 Ndị a bụ iwu Onyenwe anyị nyere Mosis nʼugwu Saịnaị ka ọ nye ụmụ Izrel. See the chapter |