Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 25:8 - Bible Nso

8 I gāgu-kwa-ra onwe-gi ubọchi-izu-ike asa, bú arọ, arọ asa ub͕ò asa; ubọchi nke ubọchi-izu-ike asa, bú arọ arọ, gābu-kwa-ra gi ọgu arọ abua na iteghete.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

8 “ ‘Gụpụta afọ izuike asaa, afọ asaa, ụzọ asaa. Ngụkọ afọ izuike ndị a niile ga-enye iri afọ anọ na itoolu.

See the chapter Copy




Levitikọs 25:8

Follow us:

Advertisements


Advertisements