Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 25:45 - Bible Nso

45 Ọzọ kwa, ufọdu nime umu ndi-nnọdu ndi nọ dika ọbìa n'ala-unu, ufọdu nime ha ka unu gāb͕ata, na ufọdu nime ab͕uru-ha ndi nọ n'ala-unu ndi ha muru n'ala-unu: ha gābu-kwa-ra unu ihe-onwunwe.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

45 Unu nwere ike ịzụ ndị ohu site nʼetiti ndị mbịarambịa bi nʼetiti unu, maọbụ site nʼetiti ndị agbụrụ ha a mụrụ nʼala Izrel. Ndị dị otu a ga-abụkwa ihe onwunwe unu.

See the chapter Copy




Levitikọs 25:45

Follow us:

Advertisements


Advertisements