Levitikọs 23:35 - Bible Nso35 N'ubọchi mbu nkpọkọta nsọ gādi: ọ dighi ozi ọ bula nke òfùfè unu gēje. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a35 Nʼụbọchị nke mbụ bụ ụbọchị mkpọkọta dị nsọ. Onye ọbụla agaghị arụ ọrụ nʼụbọchị ahụ. See the chapter |