Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 23:28 - Bible Nso

28 Ọ dighi kwa ozi ọ bula unu gēje n'otu ubọchi ahu: n'ihi na ubọchi nkpuchi-nmehie ka ọ bu, ikpuchiri unu nmehie-unu n'iru Jehova, bú Chineke-unu.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

28 Unu arụla ọrụ ọbụla nʼụbọchị ahụ nʼihi na ụbọchị ahụ bụ ụbọchị ịchụ aja mkpuchi mmehie unu nʼihu Onyenwe anyị Chineke unu.

See the chapter Copy




Levitikọs 23:28

Follow us:

Advertisements


Advertisements