31 Unu gēdebe kwa ihe nile M'nyere n'iwu, unu gēme kwa ha: Mu onwem bu Jehova.
31 “Unu ga-edebe iwu m ndị a niile, mee ha nʼihi na abụ m Onyenwe anyị.