Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 22:20 - Bible Nso

20 Ihe ọ bula nke ọlu di n'aru ya, unu ewetala ya nso: n'ihi na ọ gaghi-abu ihe nātọ utọ n'ọnọdu unu.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

20 Ewebatala ihe ọbụla nke nwere nkwarụ, nʼihi na agaghị m anabata ya nʼaha gị.

See the chapter Copy




Levitikọs 22:20

Follow us:

Advertisements


Advertisements