Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 20:8 - Bible Nso

8 Unu gēdebe ukpurum nile, me ha: Mu onwem bu Jehova nēdo unu nsọ.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

8 Debenụ ụkpụrụ m niile, ma gbasoonụ ha nʼihi na abụ m Onyenwe anyị onye na-edo unu nsọ.

See the chapter Copy




Levitikọs 20:8

Follow us:

Advertisements


Advertisements