Levitikọs 19:5 - Bible Nso5 Ma mb͕e unu gāchuru Jehova àjà nké àjà-udo, unu gāchu ya ka unu we buru ihe nātọ utọ. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 “ ‘Mgbe unu ga-achụrụ Onyenwe anyị aja udo, soronụ ụkpụrụ m nyere unu chụọ ya, ka m nabata ya. See the chapter |