Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 19:4 - Bible Nso

4 Unu echela ihe-efu ọ bula iru, unu eme-kwa-lara onwe-unu chi ọ bula awuru awu: Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-unu.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

4 “ ‘Unu akpọla isiala nye arụsị, unu emekwarala onwe unu chi ndị e ji ọla kpụọ. Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị Chineke unu.

See the chapter Copy




Levitikọs 19:4

Follow us:

Advertisements


Advertisements