Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 19:3 - Bible Nso

3 Unu gātu egwu, onye ọ bula ọ tua egwu nne-ya na nna-ya, unu gēdebe kwa ubọchi-izu-ikem nile: Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-unu.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 “ ‘Onye ọbụla nʼime unu aghaghị ịsọpụrụ nne na nna ya, debekwa iwu m nyere maka ụbọchị izuike, nʼihi na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị Chineke unu.

See the chapter Copy




Levitikọs 19:3

Follow us:

Advertisements


Advertisements